KWENU! Our culture, our future

 

 

Cultural Creed

Twenty-eight Guiding Principles of the Lasting Values of Igbo Community Life

[Iwu iri-abụọ na asatọ e ji-ebi ezi ndụ n’uche Ndiigbo]

 

Agba Mbu: Ututu

1. Chukwu di.

2. Chi gi buru uzo.

3. Akalaaka di iche iche.

4. Nwa ka ego.

5. Jide ofo, jide ogu.

6. Ihe si na Chi adi mma.

7. Onye Chi meere ihe oma, meere ibe.

 

 

Agba Abuo: Ehihe

1. Eziokwu bu ndu.

2. E kwuo, e mee.

3. Chete umunna.

4. Oha na-azu nwa.

5. Soro ibe.

6. Ebe onye bi, ka o na-awachi.

7. Onye buru ihe ishi, ijiji esoro ya.

 

 

Agba Ato: Mgbede

1. Ndu bu isi.

2. Emerune nsoani.

3. Sopuru iwu obodo.

4. Sopuru ndiokenye.

5. Ako bu ndu.

6. Uche bu akpa.

7. Egbe bere, ugo bere.

 

 

Agba Ano: Abali 

1. Nke iru ka. (Azu ka.)

2. Ndidi amaka; onye ma echi?

3. Echi di ime, ma taa bu gboo.

4. Obi echine.

5. Odinala anyi bu odiniru anyi.

6. Uwa bu ahia; onye zuchaa, o laa.

7. Onwu bu ugwo e ji Ani.

 

www.kwenu.com: Simply surprise yourself yonder!